Paroles de la chanson Egwu Ndi Oma par Flavour

Chanson manquante pour "Flavour" ? Proposer les paroles
Proposer une correction des paroles de "Egwu Ndi Oma"

Paroles de la chanson Egwu Ndi Oma par Flavour

Selebi
Obododelu
Obododelu gim gim
Obododelu
Obododelu gim gim
Oyorima

Anyawu otutu biko bia gbalu egwu
(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)
Opulu ije nwanyi egwu aputa ogbo
(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)

Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru
(ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)
Abia! Electric nwayi biko bia gbulu egwu
(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)

Iyelele, Anyi e kulie
Iyelele, Anyi a bata (Anyi a bata na ogbo)
Iyelele, Ona a apkutu
Chai Iyelele, Fa na enenele

Aka na eti igba
Tibelum igba mo
Onu na ebu oja
Bubelum oja mo
Onye u ba kwara
Ngwa kpo- ka anyi jebe lu
Ife chukwu kuru ga eme

(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)
Ugo nwa mo….asam gba be egwu
(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)
Mmiri to rado ga gbawa ochi agbu aru
(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)
Iye, ada di iche mo…Ada mu gba be egwu
(Aahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)

Iyelele
Ana mu ke
Iyelele
Amuma mmiri
Iyelele
Ona fio nu
Iyelele
Fa na ekwu nu
Iyelele
Obu m na eme
Iyelele
Okwa Chimu yelum o

Onye ya na Chi ya so
Na eru ebe o na e je
Bu Chi na uzo
I GBA -- oso
Ugochukwu mele Eze
Ife o bu bu nkili
Ife chukwu kuru ga eme

(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)
Ayeyeye
Apugo mo bia gbalu egwu
(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)
Udala nwa nwanyi i malu mma
(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)
Ugochukwu mmelu eze
Egwu anyi a puta na ogbo
(Ahn ahn ahn…Egwu meh jezugo…egwu ndi oma)

Oyorima
Obododelu
Obododelu gim gim (Mix monster)
Obododelu
Obododelu gim gim
Original Mr Flavour on the dancefloor
They don't

Paroles.net dispose d’un accord de licence de paroles de chansons avec la Société des Editeurs et Auteurs de Musique (SEAM)

Sélection des chansons du moment